JSS2 Igbo Language Scheme of Work
In Junior Secondary School 2 (JSS2) in Nigeria, students learn about the language and culture of the Igbo people. The Igbo ethnic group is one of Nigeria’s largest, particularly prominent in the southeastern region.
In class, students focus on speaking, reading, and writing Igbo, and they explore Igbo traditions and stories. Studying Igbo helps students grasp not just a language but also the history and customs of the Igbo people. This enriches their understanding of Nigeria’s diverse cultures and strengthens their own sense of identity.
JSS2 Igbo Scheme of Work Download
Stay Informed: Know Your Responsibilities as an Educator
Download the Lagos State Unified Scheme of Work for JSS2 Igbo below.
![JSS2 Igbo Scheme of Work [Free]](https://myschoolnote.com/wp-content/uploads/2024/07/image-1.png)
JSS2 Igbo Language Scheme of Work for First Term
| NATIONAL ASSOCIATION OF PROPRIETORS OF PRIVATE SCHOOLS (NAPPS) SCHEMES OF WORK FOR JUNIOR SECONDARY SCHOOLS | ||
| Igbo Scheme of Work for Junior Secondary School 2(JSS2) | ||
| Class | J.S.S 2 | |
| Subject | Igbo | |
| Term | First Term | |
| Week | Topic | Breakdown |
| 1 | IHE NDỊ A NA-AHỤ NA GBURU-GBURU ANYỊ | 1) Nkọwa ihe bụ gburugburu 2) Nrụgosi ihe ndị dị na gburu-gburu ụlọakwụkwọ, dịka ọkọlọtọ Naịjirịa, ọgbọegwuregwu, ụgbọ ojii, dgz. 3) Ihe ndị a na- ahụ na gburu- gburu ebe obibi dịka ite, oche, tiivii, redio, dgz. |
| 2 | AKỤKỌ NKENKE | i) Ọgụgụ akụkọ nkenke abụọ ndị a họpụtara ii) Ntule aha odee, isiokwu/ ihe akụkọ na-akọ, asụsu nka na ihe mmụta dị n’akụkọ. iii) Itụle agwa ndị pụtara n’akụkọ a gụpụtara. |
| 3a | NKỌWA ONWE | a) Ịkọwa onye ebe ị bụ b) Ebe/obodo ha si c) Afọ ole ha dị d) Aha nne na nna ha, dgz. d) Ọrụaka nne na nna ha |
| 3b | ỌNỤ ỌGỤGỤ (101-130) | Ịgụ ọnụ ọgụgụ |
| 4 | AGỤMAGỤ: AKỤKỌ NKENKE | Ọgụgụ akụkọ nkenke abụọ gbasara ime ngana na ọghọm ya i) Ịgụpụta akụkọ nkenke ii) Nkọwa aha odee, isiokwu na ihe mmụta sitere n’akụkọ na asụsụ nka odee iii) Ịtụle agwa ndị pụtagasịrị n’akụkọ a gụrụ. iv) Ịkọwa mkpụrụokwu ọhụrụ |
| 5 | MPỤ ULE | A.i) Nkọwa ihe ime mpụ ule pụtara ii) Ụzọ dị iche iche e si eme mpụ ule iii) Ọghọm na-esote ime mpụ ule Bi) Aghọtaazaa metụtara ime mpụ ule ii) Nkọwa mkpụrụokwu ọhụrụ na ịza ajụjụ ndị na-eso aghọtaazaa. |
| 6 | AGỤMAGỤ: AKỤKỌ NKENKE | a) Ịgụ akụkọ nkenke abụọ na-akọwa maka nnụpụisi na ọghọm ya b) Ịkọwapụta ihe mmụta dị n’akụkọ nkenke c) Ịtụle agwa ndị batara n’akụkọ d) Ịkọwapụta mkpụrụokwu ọhụrụ ndị batara n’akụkọ a gụpụtara. |
| 7 | EKWUMEKWU | a) Ịkọwa etu obi dị mmadụ dịka: obi ụtọ, iwe, ọnụma, obi ọjọọ, gz. b) Iji ahịrịmfe dị iche iche gosipụta etu obi dị mmadụ c) Ịrịọ mmadụ ihe dịka i) Ịrịọ enyemaka (dk. Biko, nnyere m aka…) ii) Ekpere arịrọ (dk. Ka anyị rịọ Chineke) |
| 9 | NCHEKWA GBURUGBURU | a) Nkọwa nchekwa gburugburu b) Ụzọ dị iche iche e si echekwa gburu gburu c) Idebe gburugburu ọcha d) Ngwa ndị e ji edobe gburugburu ọcha e) Uru na ọghọm dị n’idobe maọbụ edobeghị gburugburu ọcha. |
| 10 | AGỤMAGỤ: AKỤKỌ NKENKE | a) Ịgụ akụkọ abuọ na-akọ maka idinotu, uru na ọghọm ya i) Ntụle akụkọ nkenke i) Isiokwu/Ihe akụkọ na-akọ maka ya na nkenke. iv) Ihe mmụta dị n’akụkọ v) Nchịkọta isiokwu akụkọ niile ha gụrụ, aha odee na ihe mmụta sitere n’akụkọ yagasị |
| 11 | ỌNỤỌGỤGỤ | i) Akara ndị e ji agụ ọnụ n’Igbo (Arithematical Signs) dịka: Nwepụ (-), Mgbakọ (+), Mmụba (X) na Okike (÷ ) ii) Mgbakọ na mwepụ dị mfe (1-10) |
| 12 | MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI | |
| 13 | ULE | |
JSS2 Igbo Language Scheme of Work for Second Term
| Term | Second Term | |
| Week | Topic | Breakdown |
| 1 | NRỤGOSI | a) Aha umu anụmanụ i) Anụ ụlọ ii) Anụ ọhịa iii) Anụ ndị na-ebi na mmiri iv) Aha ụmu nnụnu ụfọdụ v) Iji aha anụ ndị a mebe ahịrịmfe |
| 2 | A) ỊZỤ NA IRE AHỊA | i) Mkpụrụokwu ndị metụtara ngwa ahịa dịka: ji, akwa, akpa, akpụkpọụkwụ, osikapa, dgz. ii) Mkpụrụokwu metụtara ịzụ na ire ahịa dịka: ego, ụfọ ego, shọọpụ, ọnye ahịa, oreahịa, ịgba ịpara ahịa,dgz. iii) Ndokọ okwu dịka: Ole, Ego ole? I nwere? |
| 3 | B) ỊZỤ NA IRE AHỊA na-agarịrị EKELE DABARA ADABA N’ORIRE NA ỌZỤZỤ AHỊA | i) Kedụ maka ahịa? ii) Ahịa ọ na-agakwa? dgz. |
| 4 | AGỤMAGỤ: ABỤ ỌDINALA | 1. Ịgụpụta abụ na uri Igbo dị iche iche dịka. i) Abụ e ji eku nwa (Onye mụrụ nwa na-ebe akwa?) ii) Abụ agha (Nzogbu nzogbu) iii) Abụ e ji akụzi akụkụ ahụ mmadụ (dịka kpa n’isi kpam, kpam na ntị kpam) iv) Abụ ọrụ 2. Nkọwa okwu na nkebiokwu ndị dị n’abụ a ndị a gụpụtara |
| 5 | AGHỌTAAZAA: IJI MMADỤ ATỤ MGBERE AHỊA | i) Ngụpụta aghọtaazaa ii) Nkọwa ihe bụ ịtụ mgbere ahịa (exportation of goods) iii) Nkọwa ihe bụ ịtụ mgbere ahịa mmadụ iv) Ọghọm dị n’iji mmadụ atụ ahịa mgbere |
| 6 | EKWUMEKWU: AHỤIKE | i) Ịkpachapụrụ ahụ ike anyị anya ii) Ihe ụfọdụ anyị ga na-eme iji nwee ahụike dk: idebe gburuburu ebe obibi anyị ọcha, ịsa ahụ oge dum, ịta atụ, anụghị ọgwụ/nri ndị merụrụ emerụ, dgz. iii) Etu e si amata nri/ọgwụ ndị meruru emeru. |
| 7 | AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE | 1) Ịgụ abụ abụọ sitere n’akwụkwọ abụ a họpụtara 2) Ntụle odee abụ, asụsụ nka na isiokwu/ ihe abụ ya na-akọ maka ya 3) Ịchọpụta ihe mmụta dị n’ab a gụrụ |
| 8 | MPỤ ULE | 1.a) Nkọwa ihe ime mpụ ule pụtara b) Ụzọ dị iche iche e si eme mpụ ule c) Ọghọm na-esote ime mpụ ule 2. AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE a) Ịgụ abụ ederede abụọ a họpụtara b) Nchịkọta abụ ndị a gụrụ na ihe mmụta ha gasị d) Ịkọwapụta mkpụrụokwu ọhụrụ ndị batara n’abụ a gụpụtara. |
| 9 | EKWUMEKWU | a) Ịkọwa etu obi dị mmadụ dịka: obi ụtọ, iwe, ọnụma, obi ọjọọ, dgz. b) Iji ahịrịmfe dị iche iche gosipụta etu obi dị mmadụ b) Ịrịọ mmadụ ihe dịka i) Irịọ enyemaka (dk. biko, nnyere m aka… ii) Ekpere arịrọ (dk. Ka anyị rịọ Chineke) |
| 10 | NCHEKWA GBURUGBURU | a) Nkọwa nchekwa gburugburu b) Ụzọ dị iche iche e si echekwa gburu gburu c) Idebe gburugburu ọcha d) Ngwa ndị e ji edobe gburugburu ọcha e) Uru na ọghọm dị n’idob/edobeghị gburugburu ọcha a) Nkọwa nchekwa gburugburu b) Ụzọ dị iche iche e si echekwa gburu gburu c) Idebe gburugburu ọcha d) Ngwa ndị e ji edobe gburugburu ọcha e) Uru na ọghọm dị n’idob/edobeghị gburugburu ọcha |
| 11 | MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI | |
| 12 | ULE |
JSS2 Igbo Language Scheme of Work for Third Term
| Term | Third Term | |
| Week | Topic | Breakdown |
| 1 | A) EZINỤLỌ | 1. Nrụgosị ndị nọ n’ezinụlọ site n’aha, ụmụnne na etu ha sị metụta dk. Nne, nna, ada, ọkpara, nne ochie, ndị ọgọ, dgz. |
| 2 | B) ETU AHỤ DỊ MMADỤ | 1. Nkọwa etụ ahụ dị mmadụ dịka ahụ mgbu, ike ọgwụgwụ, agụụ, akpịrị ikpọ nkụ, dgz. 2. Nkọwa ihe mmadụ chọrọ na ihe ndị na-akpa ya dk: Achọrọ m iri nri, Achọrọ m ihi ụra, dgz. |
| 3 | ỌNỤỌGỤGỤ | 1. Ihe ndị e nwere ike ịgụ ọnụ dị na gburugburu anyị 2. Ihe ndị e nweghị ike ịgụ ọnu dịka: nnu, mmiri, aja, dgz. 3. Ọnụọgụgụ mpekele dk. ½ , ¼ , 2½,dgz. 4. Iji ọnụọgụgụ mebe ahịrịmfe |
| 4 | A) ỊṄỤ ỌGWỤ AGHARA AGHARA | 1. Nkọwa ihe ọgwụ bụ 2. Ụdị ọgwụ dị iche iche dk. ọgwu mmiri, mkpụrụọgwụ, ọgwụ otite 3. Ndị kwesịrị inye ọgwụ 4. Ọghọm dị n’ime ọgwụ aghara aghara |
| 5 | B) IWU GBASARA OKPOROỤZỌ | 1. Ịgụpụta na nkọwa iwu metụtara okporoụzọ 2. Akara/eserese ndị metụtara okporoụzọ awaraawa. 3. Iji ha mebe ahịrị mfe |
| 6 | MGBA ANỌ DỊ N’ỤWA | (The four cardinal points) 1. Nkọwa na ntụziaka iji gosipụta mgba anọ dị n’ụwa dk. Ugwu (North), Ọdịda (West), Ọwụwa anyanwụ (East) na Ndịdaanyanwụ (South) 2. Okwu ndị e ji eziputaa ha n’Igbo dịka: mgbada ugwu (valley), n’ihu na azụ (front and back), dgz. 3. Steeti ndị nọgasị na mgba anọ ndị a |
| 7 | ỊKWALITE ỌNỌDỤ AGỤM- AKWỤKWỌ ỤMU NWAANYỊ | i) Nkọwa agụmakwụkwọ na uru ọ bara ii) Agụmakwụkwọ ụmụnwaanyị n’oge gboo ma n’ugbu a iii) Ikike umụnwaanyị nwere gbasara agụmakwụkwọ MKPARỊTAỤKA iv) Uru agụmakwụkwọ ụmụ nwaanyị na-ewetara ala anyị v) Mkpa ọ dị na nwaanyị ga-agụlite akwụkwọ n’ogo dị elu tupu ọ lụọ di |
| 8 | AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE | Ịgụ ejije a họpụtara i) Nkọwa odee ejije, isiokwu, ndị nisiokwu ejije ya ii) Ọgụgụ akwụkwọ ejije c) Nkọwa asụsụ nka odee, mkpụrụ-okwu na okwu ọhụrụ batara n’ihe a gụrụ d) Iji okwu ọhụrụ ndị a gụtara mebe ahịrịokwu |
| 9 | ỊDỊ ỌCHA NKE ONWE | 1. Nkọwa ihe ịdị ọcha nke onwe pụtara 2. Ihe ndị na-ebute adighị ọcha 3. Ụzọ dị iche iche anyị si edobe onwe anyị ọcha 4. Uru ịdị ọcha na-ewetara anyị 5. Ọghọm adịghị ọcha na-ewetara anyị |
| 10 | AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE | a) Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara b) Ịkọwapụta ihe mmụta dị n’akụkọ c) Nkọwa okwu ọhụrụ pụtara n’ihe a gụrụ |
| 11 | AGỤMAGỤ: EJIJE na-agarirị | a) Ịtụle agwa ndị batara n’akụkọ b) Ịkọwapụta mkpụrụokwu ọhụrụ ndị batara n’akụkọ a gụpụtara. c) Itụle omenala ndị batara n’ejije e) Nchịkọta ejije na ihe ejije na-akọ maka ya |
| 12 | MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI | |
| 13 | ULE |
Recommended Igbo Language Textbooks for JSS 2
- Usoro Omumu Igbo (Uto Asusu, Agumagu na Omenala) maka junio Sekondiri na Bezik Edukeshon J. C Onuora (Okammuta) – Patmonic Printers & Publishers
- Omenala Igbo (The Book of Igbo Custom) F. C Ogbalu – University Press Company
- Omenala Maka Junio Sekondiri N’ Usoro 6- 3-3-4 by F.C Ogbalu – University Press
- Odinala ndi Igbo by Tony Ubesie – University Press
- Nka Edemede Igbo maka Ndi Sekondiri na Koleeji by Patty Ifeagwsie, Chinwe Okafor – Mid-Field Publishers Ltd
- Mbem Na Egwu Igbo (Igbo Poems & Songs) by F.C Ogbalu – Varsity Publishing Co. Ltd
- Olu Umunwanyi Mba Africa by Nwaogu N. Ijeoma – Pacific Publishers Ltd
